“Mgbe mmụọ m na-ada mba nʼike nʼike, e chetara m gị ONYENWE ANYị, ma ekpere m bịakwutere gị, nʼime ụlọnsọ ukwu gị dị nsọ. “Ndị na-arapara nʼarụsị dị iche iche na-enweghị uru ha bara, na-agbakụta ebere Chineke azụ. Ma ọ bụ olu abụ ekele ka mụ onwe m ga-eji chụọrọ gị aja. Aga m akwụghachi nkwa niile m kwere. Nʼihi na ‘Nzọpụta bụ nke ONYENWE ANYị.’ ”
Gụọ Jona 2
Geere nke a ntị Jona 2
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Jona 2:7-9
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị