HABAKUK 2:13 - Compare All Versions
HABAKUK 2:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụ na ọ bụghị uche ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile, na ndọgbu nʼọrụ niile nke mmadụ bụ na nkịtị, ihe e ji afụnwu ọkụ, na oke ọrụ niile nke mba dị iche iche bụ ihe lara nʼiyi?
Kesaa
HABAKUK 2 BIUHABAKUK 2:13 IGBOB (Bible Nso)
Le, ò siteghi na Jehova nke usu nile nke ndi-agha na ndi di iche iche nādọb͕u onwe-ha n'ọlu nye ọku, na ike nāgwu kwa mba nile n'efu?
Kesaa
HABAKUK 2 IGBOB