Habakuk 2:13
Habakuk 2:13 BIU
Ọ bụ na ọ bụghị uche ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile, na ndọgbu nʼọrụ niile nke mmadụ bụ na nkịtị, ihe e ji afụnwu ọkụ, na oke ọrụ niile nke mba dị iche iche bụ ihe lara nʼiyi?