EKLISIASTIS 11:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
EKLISIASTIS 11:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe eluigwe rujiri, mmiri ga-ezo; mgbe osisi dara, maọbụ nʼugwu maọbụ na ndịda, ebe ahụ ka ọ na-atọgbọ.
Kesaa
EKLISIASTIS 11 BIUEKLISIASTIS 11:3 IGBOB (Bible Nso)
Ọ buru na igwe-oji ejuputa na miri-ozuzo, n'ala ka ha nāwusa onwe-ha: ọ buru kwa na osisi ada na Ndida, ma-ọbu n'Ugwu, n'ebe osisi ahu nāda, n'ebe ahu ka ọ gādigide.
Kesaa
EKLISIASTIS 11 IGBOB