Mgbe eluigwe rujiri, mmiri ga-ezo; mgbe osisi dara, maọbụ nʼugwu maọbụ na ndịda, ebe ahụ ka ọ na-atọgbọ.
Gụọ Ekiliziastis 11
Geere nke a ntị Ekiliziastis 11
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Ekiliziastis 11:3
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!