Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 95:1-3

ABÙ ỌMA 95:1-3 IGBOB

Bianu, ka ayi tikue Jehova nkpu ọṅù: Ka ayi tikusie oké nkume nke nzọputa-ayi nkpu ọṅù ike. Ka ayi were ekele bia n'iru Ya, Ka ayi were abù ọma tikusie Ya nkpu ọṅù ike. N'ihi na Chineke uku ka Jehova bu, Ọ bu kwa Eze uku nāchi chi nile.