Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 77:10-12

ABÙ ỌMA 77:10-12 IGBOB

M'we si, Ọriam ka nka bu; Ma m'gēcheta arọ nile nke aka-nri nke Onye kachasi ihe nile elu. M'gēhota omume nile nke Ja; N'ihi na m'gēcheta oké ọlu-Gi nile site na mb͕e ochie. M'gātughari kwa uche n'ọlu-Gi nile, Ọ bu kwa n'omume-Gi nile ka m'gātughari obi.