Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ABÙ ỌMA 33:20-22

ABÙ ỌMA 33:20-22 IGBOB

Nkpuru-obi-ayi echerewo Jehova: Iye-aka-ayi na ọta-ayi ka Ọ bu. N'ihi na ọ bu nime Ya ka obi-ayi nāṅuri ọṅu, N'ihi na ọ bu aha nsọ Ya ka ayi tukwasiworo obi. Jehova, ka ebere-Gi dikwasi ayi, Dika ayi chereworo Gi.