ABÙ ỌMA 18:1-3
ABÙ ỌMA 18:1-3 IGBOB
Anamahu Gi n'anya nke-uku, Jehova, bú ikem. Jehova bu nkumem di elu, na ebem ewusiri ike, na onye nēme ka mb͕apu; Ọ bu Chinekem, na oké nkumem, anamab͕abà nime Ya; Ọ bu ọtam, na mpi nke nzọputam, na ulo-elum. Onye anēto eto ka Ọ bu, anamakpọku Jehova: Ewe zọputam n'aka ndi-irom.

