Umu-nnam, mu onwem agughi onwem na ejidewom rue ub͕u a: ma otù ihe ka m'nēme, ebe m'nēchezọ ihe nile di n'azu, nēsetipu kwa aka n'ebe ihe nile di n'iru di, anamab͕akuru ókè ib͕a-ọsọ ka m'we nata ihe anāb͕ata n'ọsọ nke ọkpukpọ di elu nke Chineke nime Kraist Jisus. Ya mere, ka ayi ra, bú ndi tozuru okè, ka ayi tukwasi uche na nka: ọ buru kwa na unu tukwasi uche n'ihe ọ bula n'uzọ di iche, ọbuná nka ka Chineke gēkpughere unu: náni nka, n'ihe ahu ayi b͕aruru, ka ayi nāgazi dika ihe ahu si di.
Gụọ NDI FILIPAI 3
Geere nke a ntị NDI FILIPAI 3
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: NDI FILIPAI 3:13-16
4 Days
ONE WORD helps you simplify your life by focusing on just ONE WORD for the entire year. The simplicity of discovering a word that God has for you makes it a catalyst for life-change. This 4-day devotional shows you how to cut through to the core of your intention for a one word vision for the year.
A new year has arrived and with it, new goals and resolutions that we want to achieve. Everything has changed in the world; however, we have the same almighty God who is able to give us a blessed year. Join me in these 4 days that will help us to start a year with purpose.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị