MATIU 22:36-38
MATIU 22:36-38 IGBOB
si, Onye-ozizí, òle ihe di uku nke enyere n'iwu nime iwu-ayi? Ọ si ya, I gēwere obi-gi dum, were kwa nkpuru-obi-gi dum, were kwa uche-gi dum, hu Onye-nwe-ayi Chineke-gi n'anya. Nka bu ihe uku na ihe mbu enyere n'iwu.


