MATIU 22:36-38
MATIU 22:36-38 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Onye ozizi, olee iwu nke kachasị mkpa nʼime iwu niile?” Ọ zara sị ya, “ ‘Hụ Onyenwe gị bụ Chineke gị nʼanya site nʼobi gị niile na site na mkpụrụobi gị niile, na site nʼuche gị niile.’ Nke a bụ iwu nke mbụ, bụrụkwa iwu kachasị iwu niile.
Kesaa
Gụọ MATIU 22