ỌLU NDI-OZI 10:25-26
ỌLU NDI-OZI 10:25-26 IGBOB
Ma mb͕e o ruru na Pita batara, Kọniliọs zutere ya, da n'ala n'ukwu-ya, kpọ isi ala nye ya. Ma Pita weliri ya elu, si, Bilie; mu onwem bu kwa madu.