Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ỌLU NDI-OZI 10:25-26 - Compare All Versions

ỌLU NDI-OZI 10:25-26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe Pita batara, Kọnelịọs zutere ya, daa nʼala nʼụkwụ ya, kpọọrọ ya isi nʼala. Ma Pita selitara ya elu sị, “Bilie ọtọ, mụ onwe m bụkwa mmadụ.”

ỌLU NDI-OZI 10:25-26 IGBOB (Bible Nso)

Ma mb͕e o ruru na Pita batara, Kọniliọs zutere ya, da n'ala n'ukwu-ya, kpọ isi ala nye ya. Ma Pita weliri ya elu, si, Bilie; mu onwem bu kwa madu.