Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. NDI TESALỌNAIKA 3:2-3

II. NDI TESALỌNAIKA 3:2-3 IGBOB

ka ewe dọputa kwa ayi n'aka ajọ madu ndi nēmehie kwa; n'ihi na ọ bughi madu nile nwere okwukwe. Ma Onye-nwe-ayi bu onye kwesiri ntukwasi-obi, Onye gēme ka unu guzosie ike, che kwa unu ka unu ghara idabà n'aka ajọ onye ahu.

Onyonyo Amaokwu Gasị maka II. NDI TESALỌNAIKA 3:2-3

II. NDI TESALỌNAIKA 3:2-3 - ka ewe dọputa kwa ayi n'aka ajọ madu ndi nēmehie kwa; n'ihi na ọ bughi madu nile nwere okwukwe. Ma Onye-nwe-ayi bu onye kwesiri ntukwasi-obi, Onye gēme ka unu guzosie ike, che kwa unu ka unu ghara idabà n'aka ajọ onye ahu.