Ma ọ bu ayi onwe-ayi ka Chineke kpughere ha site n'aka Mọ Nsọ: n'ihi na Mọ Nsọ nēnyocha ihe nile, ọbuná ihe nile di omimi nke Chineke. N'ihi na ònye n'etiti madu matara ihe nile nke madu, ma-ọbughi mọ nke madu ahu, nke di nime ya? ọbuná otú a ọ dighi onye mara ihe nke Chineke, ma-ọbughi Mọ nke Chineke. Ma ayi onwe-ayi anataghi mọ nke uwa, kama ọ bu Mọ Nke sitere na Chineke; ka ayi we mata ihe nile Chineke were amara nye ayi.
Gụọ I. NDI KỌRINT 2
Geere nke a ntị I. NDI KỌRINT 2
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: I. NDI KỌRINT 2:10-12
4 Days
God’s voice can come like a gentle whisper or the gale of a hurricane. The key is to recognize it, however it comes—and to trust that He is good, that He is bigger than any of our struggles. Start this four-day plan and begin learning how to encounter Him, His voice, His presence —and join the many men and women experiencing Rush | Holy Spirit in Modern Life.
7 Days
7 Devotional Readings from John Piper on the Holy Spirit
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị