Ịmata Olu Chineke // Mụta Otú Ị Ga-esi Zute Ya

Ụbọchị Gasị 4
Olu Chineke nwerè ike ịbịa dị ka ntakwunye okwu dị nrọ̀ ma ọ bụ nnukwu oké ifufe. Isi ihe bụ̀ ịmata ya, otú ọbụla o siri bịa—na ịtụkwasị obi na Chineke dị mma, na Ọ dị ike karịa ihe ọ bụla n'esogbu anyị. Malite atụmatụ ihe ọgụgụ a dị ụbọchị anọ wee bido ịmụta ka ị gà-esi zùté Chineke, olu Ya, ọnụnọ Ya —wee sonyere ọtụtụ ndị nwoke na ndị nwaanyị ná-enwé ahụmịhe Rush | Mmụọ Nsọ n'ime Ndụ Ọgbara Ọhụrụ.
Ọ ga-amasị anyị ikele Gather Ministries (Loop/Wire) maka ịnye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: https://rushpodcast.com