Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Zekaraya Ihe dị nʼime ya

Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Zekaraya na Hegai rụkọrọ ọrụ ha nʼotu oge. Chineke zitere ya na Hegai ịgba ndị Juu si Babilọn lọta ume. Ụzọ ozi asatọ pụtara ihe nʼọhụ Zekaraya hụrụ dị nʼakwụkwọ a. Ozi ndị ọzọ dị iche iche Zekaraya si nʼaka Chineke nata dịkwa nʼime ya. Ozi dị nʼakwụkwọ a na-egosi na Chineke bụ Onyenwe mmadụ niile. Na ọ bụ ya na-echebe ndị ya, na-enye ha akụnụba, na ike, na amara. Ọ na-egosikwa na ihe kachasị mkpa bụ mmadụ ịmata Chineke, na Chineke chọkwara ka mmadụ mata ya, na ọ ga-eme ka mmadụ mata ya site na Kraịst ọ ga-ezite.
Usoro e si dee ya:
Nkọwa mmalite 1:1-6
Ụzọ ozi asatọ 1:7–6:8
Odudo nsọ e doro Joshua 6:9-15
Ozi ndị ọzọ dị iche iche 7–10
Ọbịbịa onye Nzọpụta 11–13
Mmeri ebighị ebi nke onye Nzọpụta 14

Nke Ahọpụtara Ugbu A:

Zekaraya Ihe dị nʼime ya: BIU

Mee ka ọ bụrụ isi

Kesaa

Mapịa

None

Ịchọrọ ka echekwaara gị ihe ndị gasị ị mere ka ha pụta ìhè ná ngwaọrụ gị niile? Debanye aha gị ma ọ bụ mee mbanye