Kama raparanụ nʼahụ ONYENWE ANYị Chineke unu dịka unu mere ruo taa. “ONYENWE ANYị achụpụla mba dị ukwuu na mba siri ike site nʼebe unu nọ. O nwekwaghị otu mba nʼime ha o kwere ka ha merie unu. Otu nwoke nʼime unu achụọla puku ndị ikom ndị iro unu ọsọ. Nʼihi na ONYENWE ANYị Chineke unu alụọlara unu ọgụ, dịka ya onwe ya kwere nkwa. Nʼihi ya, lezienụ onwe unu anya nke ọma ka unu hụ ONYENWE ANYị Chineke unu nʼanya.
Gụọ Joshua 23
Geere nke a ntị Joshua 23
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Joshua 23:8-11
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị