Anyanwụ na ọnwa ga-agbaji oji, kpakpando agakwaghị enye ìhè. ONYENWE ANYị ga-ebigbọ na Zayọn, olu ya ga-ada nʼime Jerusalem. Elu ụwa na mbara eluigwe ga-amakwa jijiji. ONYENWE ANYị ga-abụrụ ndị ya ebe mgbaba. Ọ ga-abụrụ ndị Izrel ebe e wusiri ike.
Gụọ Juel 3
Geere nke a ntị Juel 3
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: Juel 3:15-16
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị