JOEL 3:15-16
JOEL 3:15-16 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Anyanwụ na ọnwa ga-agbaji oji, kpakpando agakwaghị enye ìhè. ONYENWE ANYị ga-ebigbọ na Zayọn, olu ya ga-ada nʼime Jerusalem. Elu ụwa na mbara eluigwe ga-amakwa jijiji. ONYENWE ANYị ga-abụrụ ndị ya ebe mgbaba. Ọ ga-abụrụ ndị Izrel ebe e wusiri ike.
Kesaa
Gụọ JOEL 3