Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

2 Ndị Tesalonaịka 3:2-3

2 Ndị Tesalonaịka 3:2-3 BIU

Ka e nwee ike napụta anyị nʼaka ndị ajọ mmadụ, nʼihi na ọ bụghị mmadụ niile nwere okwukwe. Ma Onyenwe anyị kwesiri ntụkwasị obi, ọ ga-echebe unu ma gbaakwa unu ume ka unu hapụ ịdaba nʼaka ajọ onye ahụ.

Onyonyo Amaokwu Gasị maka 2 Ndị Tesalonaịka 3:2-3

2 Ndị Tesalonaịka 3:2-3 - Ka e nwee ike napụta anyị nʼaka ndị ajọ mmadụ, nʼihi na ọ bụghị mmadụ niile nwere okwukwe. Ma Onyenwe anyị kwesiri ntụkwasị obi, ọ ga-echebe unu ma gbaakwa unu ume ka unu hapụ ịdaba nʼaka ajọ onye ahụ.