Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Gasị Dị N’efu na Ihe Ofufe Gasị metụtara NDI FILIPAI 4:6

Wepụ Ụjọ
Ụbọchị 3
Ị nwerè ike imeri mmetụta ụjọ. Dr. Tony Evans nà-edu gị n'ụzọ nke nnwere-onwe n'ime atụmatụ ihe ọgụgụ a n'enye mmepe anya. Chọpụta ndụ nke añụrị na udo nke ị nà-achọ kemgbe ka ị nà-eme ihe ndị bụ eziokwu n'enweghị mgbaga ewepụtarà n'ime atụmatụ ihe ọgụgụ a.

Inweghachità Ọñụ Gị
Ụbọchị Ise
Ọ bụrụ na ịchọrọ ọñụ na ndụ gị, ị gà-achọta nguzozi n'usoro ihe omume gị. Ụkọchukwu Rick nà-ekerịta otú ị gà-esi hazigharịa ntinye gị na mmepụta gị ka nyé na nnárá gị nyere gị aka nweghachita ọñụ gị, n'abụghị ka o funarí gị.

Nkwa Ahụ
Ubọchị 6
N'ime Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Nke Akwụkwọ Nsọ a ndị Life.Church nyerè, di na nwunye isii n'èdé maka nkwa agbamakwụkwọ isii nke ha n'ekwughị mgbe ha guzo n'ihu ebe nchụàjà. Nkwa ndị a nke nkwadebe, ihe kacha mkpa, nchụso, nrụkọ-ọrụ, ịdị ọcha na ikpe ekpere bụ̀ nkwa n'eme ka alụmdi na nwunye rụọ ọrụ ogologo oge gafere ụbọchị agbamakwụkwọ. Ma ị lụrụ̀ di ma ọ bụ nwunye ma ọ bụ ịna eche maka ya, oge eruola ime nkwa ahụ.

Dị̀ Nchegbu N'efu
Ụbọchị asaa
Gịnị ka ọ gà-apụta ma ọ bụrụ na e nwerè ụzọ ka mma ịlụso nchegbu n'adịghị agwụ agwụ n'eme ka ị ghara ihi ụra n'abalị, ọgụ̀? Ezi ezumike dị—ma nwee ike dị nso karịa ka ị cherè. Jiri udo dochie ụjọ site ná atụmatụ ihe ọgụgụ nke Akwụkwọ Nsọ a dị ụbọchị asaa sitere na Life.Church, na-esote usoro ozi Pastọ Craig Groeschel bụ́ Dị̀ Nchegbu N'efu.