MATIU 24:12-13

MATIU 24:12-13 IGBOB

N'ihi na ihe nēmebi iwu gāba uba, ihu-n'anya nke ndi ka n'etiti madu gāju kwa oyi. Ma onye were ntachi-obi nọgide rue ọgwugwu ihe nile, onye ahu ka agāzọputa.

Ividiyo ye- MATIU 24:12-13