I-Logo ye-YouVersion
IBhayibheliAmapulaniAmavidiyo
Thola i App
Okukhetha Ulimi
Isici soku Sesha

Amavesi eBhayibheli adumile avela kokuthi MATIU 22

1

MATIU 22:37-39

Bible Nso

IGBOB

Ọ si ya, I gēwere obi-gi dum, were kwa nkpuru-obi-gi dum, were kwa uche-gi dum, hu Onye-nwe-ayi Chineke-gi n'anya. Nka bu ihe uku na ihe mbu enyere n'iwu. Ihe nke-abua nke yiri ya bu nka, I gāhu onye-ab͕ata-obi-gi n'anya dika onwe-gi.

Qhathanisa

Hlola MATIU 22:37-39

2

MATIU 22:40

Bible Nso

IGBOB

Iwu dum, na ndi-amuma Chineke, nēkokwasi n'ihe abua ndia enyere n'iwu.

Qhathanisa

Hlola MATIU 22:40

3

MATIU 22:14

Bible Nso

IGBOB

N'ihi na ndi akpọworo di ọtutu, ma ndi arọputaworo di ole-na -ole.

Qhathanisa

Hlola MATIU 22:14

4

MATIU 22:30

Bible Nso

IGBOB

N'ihi na nime nbilite-n'ọnwu ha alughi nwunye, enyeghi kwa ha n'ọlulu-di, kama ha di ka ndi-mọ-ozi di n'elu-igwe.

Qhathanisa

Hlola MATIU 22:30

5

MATIU 22:19-21

Bible Nso

IGBOB

Gosinum ego nke ùtú. Ha we wetara Ya otù shilling. Ọ si ha, Ònye nwe onyinyo a na ihe a edekwasiri ya? Ha si Ya, Sisa nwe. Mb͕e ahu Ọ si ha, Ya mere, nyeghachinu Sisa ihe nke Sisa, nyeghachi-kwa-nu Chineke ihe nke Chineke.

Qhathanisa

Hlola MATIU 22:19-21

Uhlelo Lwamahhala Lokufunda nokuthandaza okuhlobene ne MATIU 22

Isahluko esedlule
Isahluko esilandelayo
I-YouVersion'

Ukukukhuthaza nokukubekela inselelo yokufuna ubudlelwano noNkulunkulu nsuku zonke.

Inkonzo

Mayelana

Imisebenzi

Volontiya

I-Blogi

Abezindaba

Izixhumanisi Eziwusizo

Usizo

Nikela

Izinguqulo zeBhayibheli

AmaBhayibheli Alalelwayo

Izilwimi zeBhayibheli

Ivesi losuku


Inkonzo yedijithali ye

Life.Church
Zulu

©2026 I-Life.Church / YouVersion

Inqubomgomo yobumfihloImibandela
Uhlelo Lokudalula Ubungozi
U-FacebookU-TwitterI-InstagramI-YouTubeI-Pinterest