Jọn Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya
Ihe dị nʼime ya:
Jọn bụ otu nʼime ndị ikom iri na abụọ ahụ na-eso ụzọ Kraịst. Ihe o dere nʼakwụkwọ oziọma a bụ ihe na-egosi na Jisọs Kraịst bụ Chineke nʼezie, na ọ ghọrọ mmadụ nʼihi ịzọpụta ụmụ mmadụ. Akwụkwọ oziọma Jọn na-akọwara anyị ụdị ịhụnanya dị ukwuu Chineke nwere nʼebe mmadụ nọ. Ọ na-egosikwa anyị na ndụ ebighị ebi bụ nke mmadụ ahụ jiri obi ya kwere nʼOnyenwe anyị Jisọs Kraịst.
Usoro e si dee ya:
Nkọwa mmalite banyere ụdịdị Jisọs Kraịst 1:1-18
Ọrụ mmalite dị iche iche 1:19–4:54
Ọrụ dị iche iche na Galili 5:1–10:42
Jisọs esite nʼọnwụ kpọlite Lazarọs 11
Mmalite ọgwụgwụ nke ọrụ Jisọs 12–13
Ozizi dị iche iche nke Jisọs 14–17
Ọnwụ na mbilite nʼọnwụ 18:1–20:10
Ngosi dị iche iche 20:11–21:25
Đang chọn:
Jọn Ihe dị nʼime ya: BIU
Tô màu
Chia sẻ
Sao chép
Bạn muốn lưu những tô màu trên tất cả các thiết bị của mình? Đăng ký hoặc đăng nhập
Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a™
Ndị Biblica, Inc. degharịrị ya nʼafọ © 1980, 1988, 2019, 2020
Ọ bụ ndị Biblica, Inc. nyere ikike idenye amaokwu ndị a.
Ikike a dị nye ndị Biblica, Inc. nʼụwa niile.
――――――
Igbo Contemporary Bible™
Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc.
Used with permission. All rights reserved worldwide.