YouVersion लोगो
बाइबलभक्त्ति पाठहरूभिडियोहरू
एप डाउनलोड गर्नुहोस्
भाषा चयनकर्ता
खोज आइकन

बाट लोकप्रिय बाइबल पदहरू {{chapter}}

1

ỌLU NDI-OZI 26:17-18

Bible Nso

IGBOB

nēweputa gi n'aka ndi-Ju, na n'aka ndi mba ọzọ, ndi Mu onwem nēziga gi jekuru ha, isaghe anya-ha, ka ha we si n'ọchichiri chigharia ba n'ìhè, si kwa n'ike Setan chigharikute Chineke, ka ha we nara nb͕aghara nmehie nile na ihe-nketa n'etiti ndi edoworo nsọ site n'ikwere na Mu.

तुलना

अन्वेषण गर्नुहोस् ỌLU NDI-OZI 26:17-18

2

ỌLU NDI-OZI 26:16

Bible Nso

IGBOB

Ma bilie, guzo kwa n'ukwu-gi: n'ihi na emere ka i hum anya ka M'we me ihe a, irọputa gi ka i buru onye nēje ozi na onye-àmà nke ihe i hurum nime ha, na nke ihe M'gēme ka i hum anya nime ha

तुलना

अन्वेषण गर्नुहोस् ỌLU NDI-OZI 26:16

3

ỌLU NDI-OZI 26:15

Bible Nso

IGBOB

Mu onwem we si, Ì bu onye, Onye-nwe-ayi? Onye-nwe-ayi we si, Mu onwem bu Jisus, Onye gi onwe-gi nēsob͕u.

तुलना

अन्वेषण गर्नुहोस् ỌLU NDI-OZI 26:15

4

ỌLU NDI-OZI 26:28

Bible Nso

IGBOB

Agripa we si Pọl, I nēji okwu ntà eme ka m'kweye ibu Kristian.

तुलना

अन्वेषण गर्नुहोस् ỌLU NDI-OZI 26:28

अघिल्लो अध्याय
अर्को अध्याय
YouVersion

तपाईलाई हरेक दिन परमेश्‍वर सँग आत्मीयता खोज्न प्रोत्साहन र चुनौती दिँदै।

मन्त्रालय

बारेमा

करियरहरू

स्वयंसेवक

ब्लग

प्रेस

उपयोगी लिङ्कहरू

सहयोग गर्नुहोस

आर्थिक सहयोग गर्नुहोस

बाइबल संस्करणहरू

अडियो बाइबलहरू

बाइबल भाषाहरू

आजको बाइबल पद


डिजिटल सेवाकार्यमा

Life.Church
नेपाली भाषा

©2026 Life Church/ YouVersion

गोपनीयता नीतिसर्तहरू
जोखिम प्रकटीकरण कार्यक्रम
फेसबुकट्विटरInstagramयुट्युबपिन्तेरेस्ट