1
JENESIS 30:22
Bible Nso
IGBOB
Ma Chineke chetara Rechel, Chineke we ge ya nti, meghe àkpà-nwa-ya.
താരതമ്യം
JENESIS 30:22 പര്യവേക്ഷണം ചെയ്യുക
2
JENESIS 30:24
ọ we kpọ aha-ya Josef, si, Ka Jehova tukwasirim nwa-nwoke ọzọ.
JENESIS 30:24 പര്യവേക്ഷണം ചെയ്യുക
3
JENESIS 30:23
Ọ we turu ime, mua nwa-nwoke, si, Chineke ekpochapuwo ita-utam
JENESIS 30:23 പര്യവേക്ഷണം ചെയ്യുക