Titus 3:9-11

ma nēze ajuju nzuzu nile, na osuso-ọmumu nile, na esem-okwu nile, na ilu-ọ̀gù nile bayere iwu; n'ihi na ha bu ihe nābaghi urù na ihe-efu. Ju madu nke nārọ òtù, mb͕e i dusiri ya ọdu nke-mbu na nke-abua; ebe i matara na atughariwo obi madu di otú a, ọ nēmehie kwa, ebe ọ bu onye mara onwe-ya ikpé.
TAITỌS 3:9-11