Salmos 40:1-3

Elesirim anya Jehova ike; Ọ we tọrọm nti-Ya n'ala, nu ntikum. Ọ we me ka m'si n'olùlù nbibi, n'apiti nke ala urọ, rigoputa; Ọ we me ka ukwum abua guzo n'elu nkume di elu, Ọ nēme ka nzọ-ukwum nile guzosie ike. Ọ we tiye abù ọhu n'ọnum, bú otuto diri Chineke-ayi: Ọtutu madu gāhu ya, tua egwu, We tukwasi Jehova obi.
ABÙ ỌMA 40:1-3