Nyenu Jehova, unu umu Chineke,
Nyenu Jehova nsọpuru na ike.
Nyenu Jehova nsọpuru aha-Ya;
Kpọnu isi ala nye Jehova n'ima-nma nke idi-nsọ.
Olu Jehova di n'elu miri:
Chineke nke ebube nāma éb͕è-elu-igwe,
Jehova nọ n'elu ọtutu miri.
Olu Jehova nāda n'ike;
Olu Jehova nāda n'ima-nma.