Psalmy 121:1-5

M'gēweli anyam abua le ugwu nile: Òle ebe iye-akam gēsi bia? Iye-akam nēsi n'aka Jehova bia, Onye meworo elu-igwe na uwa. Ya ekwela ka ewezuga ukwu-gi n'ọnọdu-ya: Onye nēdebe gi, Ya atula òrù-ura. Le, Ọ dighi-atu òrù-ura, Ọ dighi-araru kwa ura, Bú Onye nēdebe Israel. Jehova bu Onye nēdebe gi: Jehova bu ǹdò-gi n'aka-nri-gi.
ABÙ ỌMA 121:1-5