Galatians 5:16-18

Ma asim, Nējegharinu site na Mọ Nsọ, unu agaghi-emezu kwa agu nke anu-aru maọli. N'ihi na agu nāgu anu-aru megide Mọ Nsọ, agu nāgu kwa Mọ Nsọ megide anu-aru; n'ihi na ndia nēmegide onwe-ha; ka unu we ghara ime ihe ndia ọ bula unu nāchọ ime. Ma ọ buru na Mọ Nsọ nēdu unu, unu anọghi n'okpuru iwu.
NDI GALETIA 5:16-18