1 Corinthians 10:13-14

Ọ dighi ọnwunwa ọ bula nwaworo unu ma-ọbughi nke madu nānagide: ma Chineke kwesiri ntukwasi-obi, Onye nāgaghi-ekwe ka anwa unu kari nke unu puru inagide; kama n'oge ọnwunwa ahu Ọ gēme kwa uzọ nb͕apu, ka unu we nwe ike inagide ya. N'ihi nka, ndi m'huru n'anya, b͕anarinu ikpere-arusi.
I. NDI KỌRINT 10:13-14