Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Ọgọọst)

Ka Anyị Gụkọọ Akwụkwọ Nsọ Ọnụ (Ọgọọst)

Ụbọchị Gasị 31

Akụkụ nke asatọ nke usoro ihe ọgụgụ dị nkebi iri na abụọ, atụmatụ ihe ọgụgụ a n'eduru ọgbakọ gasị ka ha guzuo Akwụkwọ Nsọ ọnụ n'ụbọchị narị atọ na iri isii na ise. Kpọọ ndị ọzọ òkù ka ha soro gị gụọ ihe oge ọbụla ị malitere ọgụgụ otu akụkụ kwa ọnwa. Ihe usoro ọgụgụ a na-adị mma na Baịbụl gasị nwere ọdịyo—gee ha ntị n'ihe n'erughị minit iri abụọ kwa ụbọchị! Kwa nkeji nwere isi akwụkwọ gasị nke Agba Ọhụrụ na Agba Ochie, Abụ Ọma jupụtakwara ebe niile. Akụkụ nke asatọ na-egosipụta Akwụkwọ 1 & 2 Ihe E Mere, 1 & 2 Ndị Tesalonaịka, na Ezra.

Ọ ga-amasị anyị ikele Life.Church maka ịnye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.life.church
Ihe ndị ọzọ sitere na Life.Church