Ngwá Baịbụl dị efu kpamkpam, o nweghị mgbasa ozi n'enye ego yana azụmahịa ọbụla dị na ya. Nweta yabụ ngwá
Ndị Rom

Ụbọchị Gasị 16
Atụmatụ isiakwụkwọ kwa ụbọchị a site n’akwụkwọ Ndị Rom na-eme ka nzọpụta sitere n’aka Jisọs, izi ezi sitere n’amara, ime ndịghachi ná mma na Chineke, na ntụziaka maka ibi ndụ dịka Ndị Kraịst pụta ìhè. Ka obi sie unu ike: ọ dighi amamikpe maka ndi nọ n’ime Kraist. Anyi n’emeri n’ihi ịhụnanya Ya, na Onye n’emekwa ka ihe nile na-arukọ ọru imere anyi ezi ihe. YouVersion mepụtara atụmatụ a.
Ọ ga-amasị anyị ikele Mount Zion Faith Ministry maka ịnye atụmatụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: https://mountzionfilm.org/



