Ngwá Baịbụl dị efu kpamkpam, o nweghị mgbasa ozi n'enye ego yana azụmahịa ọbụla dị na ya. Nweta yabụ ngwá
Nzọpụkwụ Ọbụla Bụ Nke Mbiarụte

Ụbọchị Gasị 5
Anyị nwerè olileanya na ihe òfùfè ise ndị a sitere n’aka Eugene Peterson gà-ewega uche gị na obi gị ebe ọbụla ha nwerè ike iga, ebe ọ bụ na ị nweghị ike ima ihe Mmụọ Nsọ gà-eji agba ume ma ọ bụ ịma aka ma ọ bụ ikasi obi. Ị nwerè ike ịhọrọ iji ajụjụ ndị na-atụgharị uche ná njedebe nke ihe òfùfè ọbụla iji mepụta ekpere nke gị maka ụbọchị ahụ—n'ezie a bụghị dị ka ebe njedebe kama dịka mmalite maka ihe ndị bịara abịa ná-eché gị.
Ọ ga-amasị anyị ikele WaterBrook Multnomah maka inye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, bikọ gaa na: https://waterbrookmultnomah.com/books/540871/every-step-an-arrival-by-eugene-h-peterson/
Atụmatụ Ọgụgụ Gasị Yírí Nke A Ị Gụchara

Isi Ike, Nke Si N'aka Lisa Bevere

Nchebe-Gasị: Izerè Ịta-Aka N'eze Na Ndụ Gị

Oswald Chambers: Ọñụ - Ike N'Ime Chineke

Amamihe N'adịghị Ka Nke Amà Amá: Njem Ụbọchị Asaa Maka Ndị Nna

Ihe Ngosi Nke Ọmụmụ Jizọs

Ịgụ Akụkọ Gbasara Chineke: Atụmatụ Ihe Ọgụgụ Nke Usoro Oge N'otu Afọ

Abụ Ọma & Ilu

Akwụkwọ Nsọ dị Ndụ

Agba Ochie - Ndị Amụma Nnukwu
