Ngwá Baịbụl dị efu kpamkpam, o nweghị mgbasa ozi n'enye ego yana azụmahịa ọbụla dị na ya. Nweta yabụ ngwá
Uwe

Ụbọchị Gasị 7
Ọhaneze nà-etinye ọtụtụ anya na mkpa n'ụdị efe mmadụ nà-eyi. Ya kpatarà na ị nwerè ike ịna-echè ihe Akwụkwọ Nsọ nwerè ikwu gbasara etú anyị kwesịrị isi gosipụta onwe anyị n'ejiji anyị - ihe nke a ọ bụkwanụ̀ ihe dị mkpa? Atụmatụ ihe ọgụgụ a dị ụbọchị asaa gà-enyere gị aka ịghọta na ọ dị ezigbo mkpa n'ihi na ị bụ nwa Chineke. Maka ọdịnaya ndị ọzọ, lelee finds.life.church
Ọ ga-amasị anyị ikele Life.Church maka inye atụmatụ ihe ọgụgụ a. Maka ozi ndị ọzọ, biko gaa na: www.life.church


