Iwe Na Ịkpọ Asị

Ụbọchị Gasị 7
Iwe bụ ihe onye ọ bụla n'eche ihu oge ụfọdụ. Atụmatụ ihe ọgụgụ nke ụbọchị asaa a ga-enye gị nkọwa ka Akwụkwọ Nsọ si ahụ iwe anya na ihe Ọ n'ekwu gbasara ya, yana obere akụkụ nke Akwụkwọ Nsọ ị ga-agụ kwa ụbọchị. Gụọ akụkụ Akwụkwọ Nsọ asị gị gụọ, wepụta oge nyochaa obi gị na ndụ gị nke ọma, ma kwe ka Chineke kwuo okwu n'ime ọnọdụ gị.
Anyi ga acho ikele LifeChurch.tv maka imeputa nhazi a. Maka ihe ndi ozi bara uru, biko gaa na: www.lifechurch.tv