Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

Ekpere YouVersion

Ngwá Ekpere Gị Kwa Ụbọchị

Mkparịta ụka gasị nke gị na Chineke aghụghọ n'adịghị na ya, n'ime ọgbakọ ndị n'emekwa otu a.

Ị chọrọ ka gị na Chineke kparịta ụka, mana ị maghị ihe ị ga-ekwu? Ekpere Eduziri Eduzi nwere ike inyere gị aka ịmụta ka esi ekpe ekpere, n'edu gị nzọụkwụ na nzọụkwụ site na ahụmahụ ekpere nke emebere n'oyiyi Ekpere Nke Onye-nwe-anyị.

Ekpere YouVersion

Tinye ekpere gasị na ndepụta ekpere gị.

Ekpere YouVersion

Debe ekpere gị gasị ka ha dị nzuzo, ma ọ bụ gị kpọọ ndị enyi gị òkù ka ha soro gị kpee ekpere.

Ekpere YouVersion

Tọọ ncheta ekpere gasị, ma kwe ka ngwá nyere gị aka wulite omume ekpere.

Ekpere YouVersion