Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ZEFANAIA 3:4 - Compare All Versions

ZEFANAIA 3:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị amụma ya bụ ndị ndu rụrụ arụ, ha bụkwa ndị aghụghọ. Ndị nchụaja ya na-emerụ ebe nsọ na-ejikwa ike emebi iwu.

ZEFANAIA 3:4 IGBOB (Bible Nso)

Ndi-amuma-ya bu ndi obi-ha nādighi n'otù ebe, ndi-nghọb͕u: ndi-nchu-àjà-ya emewo ka ihe nsọ ghara idi nsọ, ha emewo iwu ihe-ike.