Mafee gaa na ọdịnaya

ZEFANAIA 2:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ZEFANAIA 2:2 IGBOB (Bible Nso)

tutu ukpuru amuputa nwa, (ubọchi agabigawo dika ib͕ob͕o-ọka), mb͕e ọnuma nke iwe Jehova akābiakwasighi unu, mb͕e ubọchi iwe Jehova akābiakwasighi unu.

ZEFANAIA 2 IGBOB

ZEFANAIA 2:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Tupu ụkpụrụ ahụ ewere ọnọdụ, a chịpụ ụbọchị ahụ dịka igbugbo ọka nke ikuku na-ebufu, tupu iwe ọkụ Onyenwe anyị abịakwasị gị, tupu ụbọchị ọnụma nke ONYENWE ANYị abịakwasị gị.

ZEFANAIA 2 BIU