ZEFANAIA 1:2,4
ZEFANAIA 1:2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Aga m azachapụ ihe niile site nʼelu ụwa,” Otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri.
Kesaa
Gụọ ZEFANAIA 1Zefanaya 1:4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Aga m esetipụ aka m megide Juda, megidekwa ndị niile bi na Jerusalem. Aga m ebipụkwa ndị niile na-efe Baal fọdụrụ nʼebe a, na aha ndị nchụaja arụsị niile, ma ndị nchụaja niile na-ekpere arụsị
Kesaa
Gụọ ZEFANAIA 1