ZEKARAIA 6:15
ZEKARAIA 6:15 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ndị nọ nʼebe dị anya ga-esi ebe ahụ bịa nye aka nʼọrụ iwu ụlọnsọ ukwu nke ONYENWE ANYị. Unu ga-amatakwa na ọ bụ ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile zitere m ịbịakwute unu. Ihe ndị a niile ga-eme ma ọ bụrụ na unu akpachapụ anya rubere ONYENWE ANYị Chineke unu isi.”
Kesaa
Gụọ ZEKARAIA 6