ZEKARAIA 6:13
ZEKARAIA 6:13 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ bụ ya ga-arụ ụlọnsọ ukwu nke ONYENWE ANYị. A ga-eyikwasịkwa ya ịma mma dịka uwe, ọ ga-anọdụ nʼocheeze ya na-achị. Ọ ga-abụ onye nchụaja ga-anọ nʼocheeze ya, mee ka ịdị nʼotu dịrị nʼetiti ha abụọ.’
Kesaa
Gụọ ZEKARAIA 6