Mafee gaa na ọdịnaya

ZEKARAIA 4:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

ZEKARAIA 4:7 IGBOB (Bible Nso)

Ònye ka i bu, gi oké ugwu? n'iru Zerubabel i gāghọ ebe di lari: ọ gēweputa kwa nkume nke-elu n'itiri ya oké nkpu, si, Amara, amara.

ZEKARAIA 4 IGBOB

ZEKARAIA 4:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Gịnị ka ị bụ, gị ugwu dị ukwuu? Ị ga-aghọ ala dị larịị nʼihu Zerubabel. Mgbe ahụ, ọ ga-awapụta isi nkume ahụ site nʼiti oke mkpu ọṅụ, ‘Amara! Amara dịrị ya!’ ”

ZEKARAIA 4 BIU