ZEKARAIA 3:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
ZEKARAIA 3:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ONYENWE ANYị sịrị ekwensu, “ONYENWE ANYị basiere gị mba ike, gị ekwensu. ONYENWE ANYị, onye họpụtara Jerusalem, basiere gị mba ike. Nwoke a, ọ bụghị ọlọkọ ọkụ na-ere ere, nke e si nʼime ọkụ gụpụta?”
Kesaa
ZEKARAIA 3 BIUZEKARAIA 3:2 IGBOB (Bible Nso)
Jehova we si Setan, Jehova basiere gi nba ike, Setan; e, Jehova Nke rọputaworo Jerusalem basiere gi nba ike: onye a, ọ̀ bughi ọlọkọ-ọku alọputara n'ọku?
Kesaa
ZEKARAIA 3 IGBOB