ZEKARAIA 1:9-10
ZEKARAIA 1:9-10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ajụrụ m, “Nna m ukwu, gịnị bụ ihe ndị a?” Mmụọ ozi ahụ nke na-agwa m okwu sịrị m, “Aga m egosi gị ihe ha bụ.” Mgbe ahụ onye ahụ guzo nʼetiti osisi mietul ndị ahụ sịrị, “Ndị a bụ ndị ONYENWE ANYị zitere ka ha jegharịa nʼụwa niile.”
Kesaa
Gụọ ZEKARAIA 1