TAITỌS 3:9-11
TAITỌS 3:9-11 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma zere ịrụ ụka nzuzu na ịgụ agbụrụ ọmụmụ, esemokwu niile, na ọgụ niile ndị mmadụ na-alụ banyere iwu. Ihe ndị a niile abaghị uru ọbụla, ha bụ ihe efu. Gbasara onye na-akpa oke, ị dụchaa ya ọdụ ihe dịka otu ugboro maọbụ abụọ, leghara ya anya. Ebe ị ma na onye dị otu a bụ onye ndahie na onye ajọọ omume, o jirila aka ya maa onwe ya ikpe.
Kesaa
Gụọ TAITỌS 3TAITỌS 3:9-11 Bible Nso (IGBOB)
ma nēze ajuju nzuzu nile, na osuso-ọmumu nile, na esem-okwu nile, na ilu-ọ̀gù nile bayere iwu; n'ihi na ha bu ihe nābaghi urù na ihe-efu. Ju madu nke nārọ òtù, mb͕e i dusiri ya ọdu nke-mbu na nke-abua; ebe i matara na atughariwo obi madu di otú a, ọ nēmehie kwa, ebe ọ bu onye mara onwe-ya ikpé.
Kesaa
Gụọ TAITỌS 3