Mafee gaa na ọdịnaya

TAITỌS 2:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

TAITỌS 2:7 IGBOB (Bible Nso)

n'ihe nile nēme onwe-gi ihe-atù nke ọlu ọma; nime ozizí-gi nēgosi emebighi-emebi, ikwesi-nsọpuru

TAITỌS 2 IGBOB

TAITỌS 2:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihe niile ị na-eme, mee onwe gị ihe ịma atụ ndị ọzọ ga na-eṅomi nʼime ezi omume. Na nkuzi gị niile, gosikwa izuoke na ikwesi ntụkwasị obi.

TAITỌS 2 BIU